Page 16 - BROCHURE FOR LATE MR BENNETTE
P. 16

ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
                                                     LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
                                                               AGED: 70 YEARS



               make  His  face  shine  upon  him  and  be      ebere. Ka Onye-nwe-anyi gosi ya iru oma Ya,
               gracious  to  him,  may  the  Lord  li   His    nye kwa ya udo.
               countenance upon him and give him peace.        Madu Nile:  Amen.
               People:  Amen.


               Minister:  The Lord be with you                 Onye  Ozi: Onye-nwe-anyi nonyere unu
               People:    And also with you                     Madu Nile: Ka O nonyekwara gi
               Minister:  Let us pray                          Onye Ozi:    Ka anyi kpere Chineke
               People:     Our Father in Heaven …              Madu Nile:  Nna anyi nke bi n'elu igwe…



               19. COMMENDATION                                19. NRANYE
               Priest:  Our  Lord  Jesus  Christ,  we  commit   Onye-Ozi:  Onye-new-anyi  Jisos  Kraist,  anyi
               unto your hands Benne  Uwadiegwu who            aranye  n'  aka  Gi  nwanne  anyi  bu  Benne
               was  born  again  through  Bap sm  of  water    Uwadiegwu onye amuru ozo site na mmiri na
               and Holy Spirit. Let his death remind us that   Muo Nso, n' ime Bap sm, kwee ka onwu ya
               you conquered death. Also to be the  me to      chetara anyi nmeri nke I meriri onwu. Ka o
               look unto you for your love to be renewed       buuru  anyi  oge  anyi  ga-eji  tukwasi  Gi  obi
               unto us. Grant us, we pray thee the faith to    mekwa ka ihunanya nke Nna di ohuu n' ime
               follow  your  foot  prints  as  you  lead  us   anyi. Nye anyi, anyi na-ario Gi, Okwukwe ka
               through, who lives and reigns through the       anyi wee na-eso ezi uzo nke I na-edu anyi n'
               Father  and  the  Holy  Spirit,  world  without   ime ya, ebe I na-adi ndu na-achikwa achi, Gi
               end. Amen.
                                                               na  Nna  na  Mmoo  Nso  rue  ogbo  na  ogbo.
                                                               Amen.
               20. THE FILLING OF GRAVE:

                                                                20.  EKPOCHI ILI:



               When peace, like a river, a endeth my way,      ABU 191
               When sorrows like sea billows roll;                 1.  Mgb' udo, dik' osimiri, neru n'uzom,
               Whatever my lot, Thou has taught me to
                                                                      Mgbe nsogbu biara k' ebili;
               say,                                                   N' onodum o bula I mewom ka m' si,
               It is well, it is well, with my soul.                  “O di nma, o diri obim nma.”

               It is well, with my soul,                              Koros:- O di nma … o di nma;
               It is well, with my soul,                                O dinma, o diri obim nma.
               It is well, it is well, with my soul.
                                                                   2.  Ekwensu gesogbu, onwunwa gabia;
               Though Satan should buffet, though trials
                                                                      Ka m' tukwasi obim na nka:
               should come,
                                                                      Na Kraist amatawo na ike adighm
               Let this blest assurance control,                      We wusi obara-Ya n' ihim.
               That Christ has regarded my helpless estate,
               And hath shed His own blood for my soul.


                                                           15
   11   12   13   14   15   16   17   18   19   20   21