Page 19 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 19
ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
AGED: 70 YEARS
HYMN A & M 489 ABU 333
1. God be ith you ll we meet again, 1. Chukwu nonyere I k'anyi zuk'ozo
By his counsel's guide, uphold you, Wer'zuzu-ya nedu Gi,
With his sheep securely fold You, Chebe I n'olu-aturu –Ya;
God be with you ll we meet again. Chukwu nonyere I k'anyi zuk'ozo
Chorus: Koros:
Till we meet again, ll we meet you K'ayi we zu! K'ayi we zu!
Till we meet at Jesus feet … K'ayi we zuko n'ukwu Jisos!
Till we meet, ll we meet K'ayi we zu! K'ayi we zu!
God will be with you ll we meet again. Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo.
2. God be with you ll we meet again 2. Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo!
Neath his wings protec ng hide you, Gi n'okpuru ndo nku –ya
Daily manna s ll provide you; Nenye I nri ubochi nile,
God be with you ll we meet again. Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo.
3. God be with you ll we meet again 3. Chukwu nonyer I k'ayi zuk'ozo,
When life's perils thick confound you, Mgbe ihe egwu ndu natu gi,
Put his arms unfailing round you, Makua gi n'ihu anya ya,
God be with you ll we meet again. Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo.
4. God be with you ll we meet again, 4. Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo!
Keep love's banners flo ng o'er you, Wer'ota –ya nekpuchi gi,
Smite death's threatening wave before Chughachi onwu di n'uzo!
you, Chukwu nonyere I k'ayi zuk'ozo.
God be with you ll we meet again.
21. FINAL PRAYER 21. EKPERE NMECHI
Minister: The lord give Benne Uwadiegwu Onye Ozi: Onye-nwe-anyi, nye Benne
eternal rest Uwadiegwu izuru ike ebigh-ebi.
People: Let the light of your countenance Madu Nile: Mukwasi ya ihe ebigh-ebi.
shine Upon him forever.
Minister: May Benne Uwadiegwu soul Onye Ozi: Ka nkpuru obi Benne
and all those that died in the Lord rest in Uwadiegwu na nkpuru obi nile ndi nile
perfect peace. nwuru nime amara Chineke zuru ike n'udo.
People: Amen. Madu Nile: Amen.
22. NUNC DIMITIS 22. NUNC DIMITIS:
1. Lord now You let Your servant / go in / 1. Onye- nwem, ugbu a ka I narapu oru-
peace: Your word has/ been fulfilled. Gi ka o/ la n'u/do: dika / okwu/ - Gi si
di.
18