Page 20 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 20
ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
AGED: 70 YEARS
2. My own eyes have / seen the sal/va on: 2. N'ihi na anyam / ahu/wo: nzo / - - /
which You have prepared in the / sight puta / Gi, Nke I / dozi/ri : n'i/ru ndi / ni
of / every / people. – le;
3. a light to re/veal You to the / na ons: and 3. Ihe agekpughere mba ni/le o/zo: na
the glory of Your / people / Isreal. ebu/be ndi/-Gi, bu / Isreal.
Glory be to the Father, and/ to the/ Son: and / Otuto diri Nna, / na Okpa/ra : na / - - / mo –
to the / Holy Spirit; Nso,
As it was in the beginning, is now, and / ever/ Otu o diri na mbu, o di ugbua, o gadigi/de
shall be: for / ever. Amen. o/tu a: we rue n'uwa / ebigh-e/bi. A/men.
23. BENEDICTION 23. EKPERE NGOZI
May the God of peace, Who brought again Onye Ozi: Ka Chineke nke udo, Onye mere ka
from the dead Jesus Christ, the great Jizos Kraist si n'onwu bilie, Onye nnukwu
Shepherd of the sheep by the blood of the ozuzu aturu, site n'obara ogbugba ndu ebighi-
eternal covenant, equip you with everything ebi mee ka unu zue oke n'ezi olu niile na ime
good that you may do His will working in you uche Ya, Ya lua n'ime unu ihe niile di mma
that which is pleasing in His sight and the n'anya Ya. Ka ngozi nke Chineke nke puru ime
blessing of God Almighty, the Father, the Son ihe niile bu Nna na Okpara na Mmoo Nso
and the Holy Spirit be with you now and dinyere unu, ugbua na mgbe niile ebighi-ebi.
forever more.
People: Amen
Mmadu niile: Amen
19