Page 15 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 15

ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
                                                     LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
                                                               AGED: 70 YEARS



               spare us Lord most Holy and merciful Saviour,   anyi, emechikwala n  ebere Gi n'ebe ekpere
               thou most worthy judge eternal, suffer us not    anyi di, ma rapu anyi, Onye-nwe-anyi kasi di
               at our last hour, for any pains of death to fall   nso, Chineke Onye kasi ike, Onye ikpe kwesiri
               from thee.                                      ekwesi,  nke  di  ebigh-ebi,ekwela  anyi  dapu
                                                               n'ebe I no na mgbe ikpeazu nke ndu anyi n'ihi
                                                               ihe ufu o bula nke onwu.


               17.   AFFIRMATION OF FAITH                      17.  NKWESI IKE NKE OKWUKWE
               Minister: All that the Father gives me shall    Onye Ozi:   Ihe niile nke Nna M na-enye M ga-
               come to me.                                     abiakwute M.
                                                               Madu Nile: Onye o bula nke na-abiakute M,
               People:  And him that comes to me I will no     M gaghi achupu ya ma oli.
               wise cast out.
                                                               Onye Ozi: Gi, Onye mere ka Jizos si n'onwu
               Minister: He that raised up Jesus from the      bilie  ga-enyekwa  anu  aru  anyi  puru  inwu
               dead will also give life to our mortal bodies.  anwu ndu.
                                                               Madu Nile:  Site na Mmoo Nso nke bi n'ime
               People:  By His spirit that dwells in us.       anyi!
               Minister:  Wherefore my heart is glad and       Onye Ozi: Ya mere obi di m uto, Mmoo m na-
               my spirit rejoices.                             anurikwa onu.
               People: My flesh also shall rest in hope.        Madu Nile: Anu aru m ga-ezukwa ike n'olile
               Minister:  You shall show me the path of life   anya.
               in your presence is the fullness of Joy.        Onye Ozi: I ga-egosi m uzo nke ndu, n'iru Gi ka
               People:   And at your right hand there are      onu zuru oke di.
               pleasures for evermore. Amen.                   Madu Nile: O bukwa n'aka nri Gi ka ihe obi uto
                                                               niile di mgbe ebigh-ebi.



               18.    THE COMMITTAL                            18.    ILI OZU
               In  faith  and  in  the  hope  of  resurrec on  to   N'ime  okwukwe,  na  ezi-olile-anya  nke
               eternal life through our Lord Jesus Christ, we   mbilite-  n'onwu  baa  na  ndu  ebigh-ebi,  site
               commend the soul of Benne  Uwadiegwu to         n'Onye  nwe-anyi,  Jisus  Kraist,  ayi  arara
               Almighty  God  and  commit  body  to  the       mkpuru obi Benne  Uwadiegwu   nye n'aka
               ground.                                         Chineke nke puru ime ihe nile, rarakwa aru ya
                                                               nye n'ala.


                  Earth to Earth                                 Aja lara aja
                  Ashes to Ashes                                 Ntu lara ntu
                  Dust to Dust                                   Uzuzu laara uzuzu


               May the Lord bless him, keep him, the Lord      Ka Chineke gozie ya, debe ya, ka Onye-nwe-
                                                               anyi mukwasi ya ihe nke iru Ya, wee mere ya


                                                           14
   10   11   12   13   14   15   16   17   18   19   20