Page 13 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 13
ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
AGED: 70 YEARS
3. O may thy soldiers, faithful, true and 3. Ka ndi-agha oma- Gi ndi d'ike,
bold, fight as the saints who nobly Lua ogu-ha ka ndi nso nke mgb'ochie,
fought of old, and win, the victor's Soro ha nweta okpu nke nmeri.
crown of gold. Alleluia. Aleluya!
4. O blest communion, fellowship 4. Nriko di ngozi, nnweko nke di nso!
divine! We feebly struggle, they in Ayi nalu ogu, ha no n'otuto:
glory shine; Yet all are one in thee, for M'ayi b'otu nime Gi, ayi dum bu nke –I
all are thine. Alleluia.
Aleluya!
5. And when the strife, is fierce the 5. M'agha d'ufu, ogu alugide,
warfare long, steals on the ear the N nanu abu nmeri nk'el'igwe,
distant triumph song, and hearts are Obi nwe ik'ozo, aka d'ike.
brave again and arms are strong. Aleluya!
Alleluia.
6. The Golden evening brightens in the 6. Anyanwu nenwu s'ike n'anyasi,
west; soon, soon to faithful warriors Nd'ogu ndi kwesiri gez'ike ngwa;
comes their rest: sweet the calm of Ngozi nk'udo nke Paradise d'uto.
Paradise the blest. Alleluia.
Aleluya!
7. But, to there breaks a yet more
glorious day; the saints triumphant 7. M'ubochi otuto ka nma gabo;
rise in bright array: the King of glory Ndi nso gebili n'uwe nmeri –ha,
passes on His way. Alleluia. Eze nk'otuto naga n'uzo –Ya!
Aleluya!
8. From earth's wide boundary from 8. Site n'ala, n'osimiri nile,
ocean's farthest coast, through gates Usu agutagh-onu nezuko,
of pear streams in the countless host, Naburu Nna, n'Okpara, na Mo Nso.
singing of Fathers Son and Holy Ghost. Aleluya! Amen.
Alleluia. Amen.
15. EKPERE MAKA IGOZI ILI
15. BLESSING OF THE GRAVE
O God, whose blessed Son was laid in a Chineke, Onye a togboro Okpara Gi di ngozi
sepulcher; consecrate, we pray You, this grave n'ili, do ili nke a nso, anyi na-ario Gi, ma kwee
and grant that your servant Benne ka odibo Gi nke a bu Benne Uwadiegwu
Uwadiegwu whose body is to be buried here Onye a ga-eli aru ya n'ime ya binyere Kraist na
may dwell with Christ in paradise and may Paradise nke Gi na ka o wee bia n'ala eze
come to your heavenly kingdom, in the name eluigwe Gi, n'aha nke Nna na nke Okpara na
of the Father, and of the Son and of the Holy nke Mmoo Nso. Amen.
Spirit. Amen.
12