Page 12 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 12

ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
                                                     LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
                                                               AGED: 70 YEARS



               13.  PRAYER                                     13.  EKPERE
               O  God  of  mercy  and  glory,we  pray  and     Chineke nke amara na otuto, anyi na echeta
               remember our brother Benne  Uwadiegwu,          n'iru  Gi  taa  nwanne  anyi  bu  Benne
               we  thank  You  for  giving  to  us,  this  your   Uwadiegwu, anyi na-ekele Gi n'ihi na I nyere
               humble servant with  his family and friends to   anyi  odibo  gi  a,  ezinaulo  ya  na  ndi  enyi  ya
               know  and  to  love  as  companion  on  our     imara ya na ihu ya na anya dika otu onye n'ije
               earthly  pilgrimage.    In  Your  boundless     anyi nke uwa nke a, n'ihi ebere Gi na enweghi
               compassion, console all who mourn.  Give us     nsotu, kasie anyi obi bu ndi na-eru uju.
               faith  to  see  in  quiet  confidence.  We  may   Nye anyi okwukwe ka anyi wee site n'onu uzo
               con nue our course on earth, un l by our call   onwu baa na ndu ebigh-ebi, ka o ga-abu site
               we  join  other  heavely  saints  through  Jesus   na  nwayoo  na  ezi  nkwenye  na-enweghi
               Christ our Lord. Amen.                          mgbakasi aru anyi wee na –aga n'iru na ndu
                                                               anyi na-uwa nkea, rue mgbe I ga-akpo anyi
               O Lord be merciful to all travelers especially   isonye  ndi  buru  anyi  uzo  gaba,  anyi  na  ha
               those who have traveled from far and near       ewee jikota kwa ozo site na Jizos Kraist, bu
               place to commiserate with the bereaved, and     Onyenweanyi.  Amen.
               grant  them  a  safe  return,  bless,  guide  and
               defend them, protect them from all perils and   Onyenweanyi  were  ebere  leta  ndi  ije  niile
               dangers of the road.   Prosper them in their    tumadi ndi a niile, ndi siri ebe di anya na ebe di
               home's  courses,  and  they,  beholding  Your   nso wee bia isoro ezinaulo nke a n”iru uju.
               mercy  and  praising  You  for  Your  goodness   Mgbe ha ga na-alaghachi, biko nye ha amara
               here, may the more be quickened with the        ka ha wee larue n'udo.  Gozie, duzie, lukwaara
               saints in Your heavenly household, through      ha ogu, chedo ha n'ihe egwu na n'ihe ize ndu
               Jesus Christ, our Lord.  Amen.                  nke okporo uzo, nye ha oganiru n'uzo ha niile
                                                               ka ha wee na-ahuta ebere Gi na etokwa Gi
                                                               n'ihi idi mma Gi n'ebe a, ka e we kpolite ha
                                                               n'ochicho  onu  nke  zuru  oke,  ha  ewee  bata
                                                               n'ezi mmeko nke ndi otu ndi nso, site na Jizos
                                                               Kraist bu Onyenweanyi.  Amen.

               14. HYMN FOR WITHDRAWAL TO GRAVE;  A            14. Abu Maka iga n'ili (ABU 91 (Ndi kwaya ga
               & M 527                                         –ebu uzo, ebe ndi bu ozu ga esonye ha na ndi
               1.  For all the saints who from their labours   ozi na ndo ozi)
                   rest, who thee by faith before the world    1.  N'ihi ndi nso, ndi nez'ike n'olu,
                   confessed, thy name, O Jesus be for ever         Ndi ji okwukwe kwusa Gi n'uwa,
                   blessed.                                         K'Aha Gi, Jisus, bur'aha ngozi
                      Alleluia.
                                                                    Aleluya!
               2.   Thou wast their rock, their fortess and    2.  Gi b;ebe-ngbaba, nkume, n'ike – ha;
                   their  might;  Thou  Lord  Captain  in  the        Gi b'Ochi-agha n'agha – ha nile;
                   well-fought  fight  thou,  Lord,  their
                   Captain in the well-fought. Alleluia.            Gi nim'ochichiri b'ez'ihe –ha.
                                                                    Aleluya!


                                                           11
   7   8   9   10   11   12   13   14   15   16   17