Page 14 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 14
ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
AGED: 70 YEARS
LOWERING OF THE BODY INTO THE GRAVE IDONYE OZU N'ILI
HYMN 296 Abu 209
1. Guide me, O thou great Redeemer. 1. Nedum, Gi Jehova uku.
Pilgrim through this barren land; Ony'ije n'ozara nka:
I am weak, but thou art mighty; Ike adighm Gi di ike.
Hold me with thy powerful hand; Wer'aka-I d'ike jidem!
Bread of heaven Nri nke igwe.
Feed me now and evermore. Nazum rue mgb'afo gejum!
2. Open now the crystal fountain 2. Meghe is'iyi di ocha
Whence the healing stream doth flow; Miri-ngwopu si eru:
Let the fiery cloudy pillar K'igw'oji n'ogidi-oku
Lead me all me journey through. Dugidem n'ijem nile
Strong deliver. Onye-nzoputa.
Be thou s ll my strength and shield. Bur'ikem n'otam mgbe dum!
3. Mgbe m gazo ukwu na Jodan
3. When I tread the verge of Jordan. Chupu egwu nke m'natu:
Bid my anxious fears subside;
Ka m'gafe onwu, n'oku-mo.
Death of death, and hell's destruc on
Rue ala Kenean n'udo.
Land me safe on Canaan's side: Ab'otuto
Songs and praises
M'gabuku I mgb'ebigh-ebi! Amen.
I will ever give to thee. Amen.
16. SENTENCES AT THE GRAVE SIDE: 16. IHE NGUPUTA N'AKUKU ILI:
Priest: Man that is born of woman has but a Onye Ozi: Mmadu nke nwanyi muru nwere
short me to live, and is full of misery; he naani mkpumkpu mgbe idi ndu, o juputara
comes up, and is cut down like a flower, he n'ihuju anya, o puputara e gbutue ya dika
flees as it were a shadow, and never con nue ifuru osisi, o na-agbapu dika onyinyo, o dighi
in one stay. anogide n'otu ebe.
In the midst of life we are in death, of whom N'e ndu anyi no n'onwu, onye ka anyi ga-
may we seek for succor, but of thee, O Lord, agbakwuru n'ihi inye aka ma o bughi Gi, Onye-
who for our sins are justly displeased. nwe-anyi?
Ye! O Lord, most holy, O Lord most mighty. O Ma Onyenweanyi Chineke kasi ebere, Onye-
Holy and Most merciful Saviour, deliver us not nwe-anyi kasi ike, Onye Nzoputa di nso
into the bi er pains of eternal death. juputara n'ebere, ararakwala anyi nye n'ihe
ufu di ilu nke onwu ebigh-ebi.
Thou knowest, Lord the secret of our hearts,
shut not thy merciful ears to our prayer, but Onyenweanyi, I maara ihe nzuzo niile nke obi
13