Page 10 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 10

ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
                                                     LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
                                                               AGED: 70 YEARS



               Minister:    Grant  us  thy  faithful  people,    Onye Ozi:  Kwee ka ndi nile okwukwe ha di na
               pardon and peace that we be cleansed from       Gi nwe ngbaghara na udo ka awucha njo ayi
               all our sins and serve thee with a quiet mind.   nile, ka ayi wee fee Gi n'obi ume-ala.
               People:  Amen.                                  Madu Nile:  Amen


               Minister:    Grant  to  those  who  mourn  for   Onye Ozi:  Kwee ka ndi nile na eru-uju maka
               Bene   Uwadiegwu  especially  the  wives,       Benne  Uwadiegwu tumadu,ndi nwuye ya,
               childnen, the family of Okoli, in-laws, friends   umu ya, ezi na ulo Okoli nile, ndiogo, ndi enyi
               and well wishers a sure confidence of Your       na ikwu-na-ibe ya nwee ezi ntukwasi obi na I
               Fatherly care, that bringing their grief to You,   na-elekota  ha  anya  dika  Nna,  ka  ha  site
               they may have the consola on of your love.      n'ibutere  Gi  mkpa  ha  nwee  nkasi  obi  nke
               People:   Amen.                                 ihun'anya Gi.
                                                               Madu Nile:  Amen.

               Minister:   Help us we pray, in the midst of    Onye Ozi:  Nyere ayi aka, ayi nario Gi nime ihe
               things we cannot understand to believe and      nile anyi na-enweghi ike ighota, ka ayi kwere,
               trust  in  the  communion  of  saints,  the     nwe ntukwasi obi na nmeko nke ndi nso, na
               forgiveness of sins, and the resurrec on to     mgbaghara nmehie na mbilite n'onwu ba na
               life everlas ng.                                ndu ebigh-ebi.
               People:   Amen.                                 Madu Nile:   Amen


               Minister:  Grant us grace to entrust Benne      Onye  Ozi:    Nye  ayi  amara  ka  ayi  ranye
               Uwadiegwu  to  Your  unfailing  love,  receive   Benne  Uwadiegwu n'aka ebere Gi cheta ya
               into the arms of Your mercy and remember        dika amara I na emere umu Gi si di.
               him according to the favour which You give to   Madu Nile:  Amen.
               Your children.
               People:  Amen.
               GRACE (by all)                                  AMARA (madu nile)



               7.  HYMN FOR SERMON:  SS & S 798                7.   ABU MAKA OKWU CHUKWU: ABU 239
               1.  Fading away like the stars of the morning,  1.   N'agafe dike kpakpando ututu,
                    Losing their light in the glorious sun         Nk'ihe-ha furu mgb'anyanwu wara;
                   Thus would we pass from the earth and           Otu a k'ayi gesi si n'ol'uwa nka la;
                 its toiling,                                      Nani n'olu-ayi k'ageji chet'ayi.
                 Only remembered by what we have
                 done                                          Koros:
                                                                    Nani n 'olu-ayi, nani n 'olu-ayi
               Chorus:                                              Nani n 'olu-ayi k'ageji chet'ayi
                  Only remembered. Only remembered                  Otu a k'ayi gesi si n 'olu'wa nka la:
                  Only remembered by what we have                   Nani n 'olu-ayi, k'ageji chet
                                                                   'ayi.


                                                            9
   5   6   7   8   9   10   11   12   13   14   15