Page 6 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 6

ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
                                                     LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
                                                               AGED: 70 YEARS



               3.     Jesus lives! For us He died              3.         Jisus di ndu! O nwur' ayi:
                      Then, alone to Jesus living                         K' ayi diri nani Jisus ndu;
                      Pure in heart may we abide,                         K'ayi biri n' obi ocha,
                      Glory to our Saviour giving.                        Neto Onye-nzoputa-ayi.
                       Allelluia!                                            Haleluya!


               (D)  Neither  death,  nor  life,  nor  angels,  nor   (D) Onwu, ma o bu ndu, ma o bu ndi Mmo Ozi,
               principali es, nor things present, nor things   ma o bu unu mmoo di iche iche ndi na-achi elu
               to come, nor powers, nor height, nor depth,     na uwa, ma o bu ike ochichi di iche iche, ma o
               nor anything else in crea on will be able to    bu ihe di ugbu a, ma o bu ihe gaje ibia, ma o bu
               separate us for the love of God in Christ Jesus   ihe di elu, ma o bu ihe di omimi, ma obu ihe o
               our Lord.                                       bula  ozo  e  kere  eke,  apughi  ikewapu  anyi
                                                               n'ihunanya Chineke, nke di n'ime Kraist Jizos
                                                               Onyenweanyi.

               4.     Jesus lives! Our hearts know well        4.     Jisus di ndu! ayi mara
                      Naught from us his love shall sever;            Odigh ihe gekewap' ayi;
                      Life nor death nor powers of hell               Ndu Onwu na Ekwensu,
                      Tear us from His keeping ever.                  H' apugh inap' ayi n' aka-Ya
                      Alleluia!                                        Haleluya!



               v. Let not your heart be troubled, you belive in   v.  “Ka obi unu ghara ilo mmiri
               God, believe also in me, in My Father's house   Kwerenu na Chineke, kwerekwanu na M
               are many mansions.                              N'ulo Nnam, otutu ebe obibi di”


                  5.  Jesus lives! To Him the throne               5.  Jisus di ndu! ewere
                      Over all the world iis given:                   Oche-eze nile nye Ya;
                      May we go where he is gone,                     Ayi pur' iru eb' O no,
                      Rest and reign with him in heaven.              So Ya buru eze n' igwe.
                       Alleluia!
                                                                       Haleluya!

               3.  PSALM 46                                     3.       ABUOMA 46
               1.   God is our / refuge and / strength: a very /   1.  Chineke buru ayi ebe mgbaba / na ike. O
                     present / help in / trouble.
                                                                   mewo ka   achota ya n'inye aka nke uku /
                                                                   na mkpagbu nile.

               2.   Therefore we will not fear though the /     2.  N'ihi nke a, ayi agaghi atu egwu mgbe, uwa
                  earth  be  /  moved:  and  though  the           /  na-agbanwe,  Ma  o  bu  mgbe  a  na-
                  mountains are / shaken in the / midst of
                                                                   ewezuga ugwu nile n'onodu ha ga n'e
                  the / sea.                                       o/ke osimiri.



                                                            5
   1   2   3   4   5   6   7   8   9   10   11