Page 4 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 4
ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
AGED: 70 YEARS
RECEPTION OF THE BODY USORO OFUFE NRU NKE ILI – OZU
PART ONE USORO NKE MBU
Ndi Ozi ga-ezute ozu ahu n'onu uzo mbata
The Church workers will meet the body at the
family Compound. ulo ya.
1. INABATA OZU:
1. RECEPTION OF THE BODY
Minister: The Lord be with you Onye Ozi: Onye-nwe-anyi nonyere unu
Madu Nile: Ka O nonyekwara gi
People: And also with you
Minister: Let us pray Onye Ozi: Ka anyi kpere Chineke
Priest: With faith in Jesus Christ, we receive Onye Ozi: Site n'okwukwe nime Kraist Jizos,
the body of our brother BENNETT anyi anara aru nwanne anyi nwoke bu
UWADIEGWU for burial. Let us pray with BENNETT UWADIEGWU maka ofufe ili ya. Ka
confidence in God, the Giver of life, that He anyi site na ntukwasi obi anyi nwere na
may make His perpetual light to shine on His Chineke Onye na – enye ndu kpere Ya ka O
servant that he may be enabled to share the kpobata oru ya nwoke n' ebe ihe na udo Ya, ka
life of the Saints, through Jesus Chirst our o we keta oke ndi nso nile site na Jisus Kraist
Lord. Amen. bu Onye-nwe anyi. Amen
(A GA-AGBA NKITI NWA-OGE)
(THE MOMENT OF SILENCE)
Onye Ozi: Nna anyi nke eluigwe, Gi onye
Priest: Heavenly Father, You have power over nwere ike n 'ebe onwu di ma nyekwa anyi
death and You have given us victory through nmeri site na mbilite n'onwu nke Okpara Gi
the resurrec on of Your Son Jesus Christ, may Jizos Kraist; kwe ka mmoo Nso Gi nechetara
Your Holy Spirit remind us daily of our anyi kwa ubochi ihe nketa anyi nke bu alaeze
inheritance in Your Heavenly Kingdom, so eluigwe Gi, ka uwa ghara imeri anyi, ka
that we may not be overcome by the world mmeko nke eluigwe ghara ifunari anyi, ma
and miss our fellowship with You in Heaven mee ka okwukwe anyi digide n'ebe okpala Gi
but keep our faith constant in Your Son, who is no, Onye bu mbilite n' onwu nke ndi nwuru
the resurrec on of the dead and life, through anwu na ndu, site na Jizos Kraist bu
Jesus Christ our Lord and Saviour. Onyenwanyi na Onye Nzoputa anyi.
People: Amen.
Madu nile: Amen
Onye Ozi: E debere m Chineke n'iru m mgbe
Priest: I have set God always before me: for
nile. O no n'aka nri m n'ihi nke a, agaghi m
He is on my right and therefore I shall not fall.
ada.
People: Wherefore my heart was glad, and
my glory rejoiced, my flesh also shall rest in Madu nile: N'ihi ya obi di m uto, ebube m
hope. nurikwara onu, anu aru m ga-ezukwa ike
n'olile anya.
3