Page 5 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 5

ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
                                                     LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
                                                               AGED: 70 YEARS



               Priest:  Where You shall not leave my soul in   Onye Ozi: I gaghi arapu mkpuru obi m n'oku
               hell; nor shall You allow Your holy one to see   ala mmoo, igaghi ekwe ka onye nso Gi hu ire
               corrup on.                                      ure.
               People:  You show me the path of life in Your   Madu nile: I ga-egosi m onu uzo nke ndu, n'iru
               presence is the fullness of joy; and at Your    Gi ka afo ojuju na onu di, ozo kwa, n'aka nri Gi
               right hands are pleasures for evermore.         ka odimma di rue mgbe ebigh-ebi.


               SENTENCES:                                      IHE NGUPUTA:

               i.  “ I am the resurrec on and the life, says the   I.   “Mu onwe M bu mbilite n'onwu na ndu,
               Lord, he that believes in me, though he were    onye o bula kwere na M, o buna ma a si na o
               dead, yet shall he live and whosoever lives     nwuru anwu, o ga-adi ndu ozo.  Ozo, onye o
               and believes in me shall never die.             bula nke na-adi ndu, nke na-ekwere na M, o
                                                               gaghi anwu ma oli rue mgbe ebigh ebi”


                      HYMN A&M 140                             ABU 45
               1.     Jesus lives! Thy terrors now             1.     Jisus di ndu! gi, onwu,
                      Can, o death, appeal us;                        I pugh ime k 'ayi tua egwu;
                      Jesus lives! By this we know:                   Jisus di ndu! gi, ili,
                      Thou, o grave, can' st not enthrall us.         I pugh ime k' ayi bur'oru.
                            Alleluia!.                                      Haleluya!


               (B) They shall hunger no more, neither thirst   (B) Aguu agaghi agukwa ha ozo, akpiri agaghi
               any morel neither shall the sun light on them,   akpokwa  ha  nku  ozo,  anyanwu  agaghi
               nor any heat.                                   achakwa ha ozo, ma o bu okpomoku o bula.

                                                               2.          Jisus di ndu! rue ugbu a
               2.     Jesus lives! Henceforth is death
                      But gate of life immortal                           Onwu bu on' uzo nke ndu;
                      This shall calm our trembling breath,               Nka gewepu egwu-ayi;
                      When we pass its gloomy portals.                    Mgb' ayi gagabiga uzo-ya.
                          Alleluia.                                              Haleluya!

               (C) Whether we live, we live unto the Lord,     (C)  Ayi  di  ndu,  anyi  na  dirila  Onyenweanyi.
               and whether wedie, we die unto the Lord and     A n y i   n w u a   a n w u a ,   a n y i   n w u r u l a
                                                               Onyenweanyi.  Ya mere, ma anyi di ndu, ma
               Whether we live therefore, or die, we are the
               Lord's. For to this end Christ died and lived   a n y i   n w u r u   a n w u ,   a n y i   b u   n k e
               again, that He might be Lord both of the dead   Onyenweanyi.Ihe mere Kraist ji nwua dikwa
                                                               ndu ozo bu nke a: ka O wee buru Onyenwe ndi
               and of the living.
                                                               di ndu ma ndi nwuru anwu







                                                            4
   1   2   3   4   5   6   7   8   9   10