Page 7 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 7

ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
                                                     LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
                                                               AGED: 70 YEARS



               3.  Though the waters / rage and / foam: and    3.  Mgbe mmiri - Ya nile na-agba aghara na
                  though  the  mountains  quake  at  the  /        asukwa / ufufu, mgbe ugwu nile na-eme
                  rising of the / sea.                             mkpatu site na / mbili elu ha.

               4.  There is a river whose streams make glad    4.  Otu osimiri di nke mmiri iyi ya nile na-eme
                  the / city of / God: the holy dwelling –         ka obodo Chineke nu/ria onu: bu ebe nso
                  place / of the / Most / High.                    nke obibi nile nke Onye kachasi i/he nile
                                                                   elu.

               5.   God is in the midst of her therefore she   5.  Chineke no n'e   ya; obodo ahu a gaghi
                  shall/ not be / moved: God will / help her      ewezuga ya n'o /nodu - ya: Chineke ga-
                  and at / break of / day.                        abia n'isi ututu i/nyere ya aka.

               6.  The  na ons  make  uproar  and  the  /      6.  Mba di iche iche no n'ihe egwu, a na-
                  kingdoms  are  /  shaken:    but  God  has      ewezugakwa otutu ala eze n'o/nodu ha:
                  li ed his / voice and the / earth shall /       Chineke mere ka olu ya  daa. Uwa / na-
                  tremble.                                        agbaze.


               7.  The Lord of / hosts is / with us: the God of /   7.  Jehova  nke  usuu  nile  nke  ndi  agha,
                  Jacob is our / stronghold.                       no/nyeere ayi; Chineke nke Jekob buru /
                                                                   ayi ulo-elu.


               8.  Come then and see what the / Lord has /     8.  Jenu, hu olu nile nke / Jehova. O meela ihe
                  done: what destruc on he has/ brought            iju-anya di iche i/che n'elu nwa.
                  up / on the / earth.

                                                               9.  O na-eme ka agha nile kwusi rue nsotu
               9.  He makes wars to cease in / all the / world:    nile  nke  uwa:  O  na-agbaji  uta,
                  he breaks the bow and sha ers the spear
                                                                   gbupia/kwaa ube, O na-esure ugbo a/la
                  and burns the / chariots / in the fire.
                                                                   nile n'oku.
               10.  Be s ll and know that / I am / God: I will
                                                               10. "Nodunu juu, marakwanu na Mu onwe m
                  be exalted among the na ons I will be            bu / Chineke: a ga-ebuli m elu n'e   mba
                  exalted up/on the / earth.
                                                                   nile, a ga ebulikwa m elu n'uwa nile,.” Ka
                                                                   Je/hova kwuru.
                                                               11. Jehova,  Nke  usuu  nile  nke  ndi  agha
               11.  The Lord of / hosts is / with us: the God of
                                                                   di/nyeere ayi; Chineke nke Jekob buru /
                  / Jacob / is our stronghold.
               Glory be to the Father, and/ to the/ Son:           ayi ulo elu.
                                                               Otuto diri Nna, /na Okpa/ra: na/ --/ Mo - /
               and / to the / Holy Spirit; As it was in the    Nso, otu odi na mbu, ka odi ugbu a, ka oga
               beginning, is now, and / ever/ shall be: for    adigi/de o/tu a: we rue na uwa/  ebighi-e/bi.
               / ever Amen.
                                                               A/men.



                                                            6
   2   3   4   5   6   7   8   9   10   11   12