Page 9 - Burial Brochure of Late Okoli Mr Bennett U
P. 9

ORDER OF BURIAL SERVICE FOR
                                                     LATE MR BENNETT U. OKOLI (KOMA)
                                                               AGED: 70 YEARS



               APOSTLE'S CREED                                 OKWUKWE NKE NDI OZI

               I believe in God, the Father Almighty, maker    Ekwem na Chineke bu Nna, nke puru ime ihe
               of heaven and earth                             nile. Onye kere elu-igwe na uwa.
               And in Jesus Christ, the only Son of God. who   Ekwem na Jisus Kraist, nani otu Okpara-Ya, bu
               was conceive by the Holy Ghost, born of the     Onvenweayi. Onye aturu ime Ya site n'ike Mo
               virgin  Mary,  suffered  under  Pon us  Pilate   Nso: Nwa-abogho namagh nwoke, bu Meri,
               dead and buried, he descended into hell, the    muru  Ya.  O  huru  ahuhu  n'ubochi  Pen os
               third  day  he  rose  again  and  ascended  into   Pailet. Akpogidere Ya n'obe, O nwua, elie Ya.
               heaven and se eth at the right hand of God      O  ridara  n'ala-mo:  N'ubochi  nke-ato,  O  si-
               the  Father  Almighty,  from  thence  He  shall   kwa-ra na ndi nwuru anwu bilie ozo, O rigoro
               come to judge the quick and the dead.           n'elu-igwe. O nanodu n'aka-nri Chineke bu
                                                               Nna. Nke puru ime ihe nile; N'ebe ahu ka O
               I believe in the Holy Ghost, the holy Catholic   gesi bia ikpe ndi di ndu na ndi nwuru anwu
               Church  the  Communion  of  the  saints,  the
               forgiveness  of  sin.  the  resurrec on  of  the   Ekwem a Mo Nso, na Nzuko Katolik nke di
               body and life everlas ng. Amen.                 nso;  Na  nmeko  nke  Ndi  Nso:  Na  nbaghara
                                                               nmehie; Na Nbilite-n'onwu nke aru. Na ndu
                                                               ebigh-ebi. Amen.


               6.  PRAYERS (Let Us Pray)                        6.  EKPERE IRIO ARIRIO
               Minister:  Almighty  God,  who  has  bound       Onye  ozi:    Chineke  nke  puru  ime  ihe  nile.
               together Your elect in one communion and         Onye jikotara onu ndi I rotara nime nmeko na
               fellowship in the mys cal body of Your son       idi n'otu, nke aru Okpara Nwa-Gi, Jisos Kraist,
               Jesus Christ, grant we pray You, to Your whole   bu Onyenweanyi, ayi ario Gi, ka inye nzuko
               Church in paradise and on earth Your light and   nso nile no na Paradise n'uwa, ihe Gi na udo
               Your peace.                                      Gi.
               People:  Amen.                                   Madu Nile:  Amen.


               Minister:    Grant  that  all  those  who  have   Onye Ozi:  Kwee ka  Benne  uwadiegwu na
               been saved by the death and resurrec on of      ndi  nile  awuchara  nime  onwu  na  mbilite
               Christ, may die to sin and rise to newness of   n'onwu  Kraist  nwua  n'ebe  njo  di,  we  kulie
               life, and through the grave and gate of death   nime ndu ohu, ka ayi site n'ili na n'onu uzo
               we  may  pass  with  him  to  our  joyful       onwu soro Kraist ba n'onu mbilite n'onwu.
               resurrec on.                                    Madu Nile:  Amen.
               People:  Amen.

               Minister:   Grant to us who are s ll in Your    Onye Ozi:  Kwee ka muo Gi n'edu ayi, bu ndi
               pilgrimage, and who walk as yet by faith, that   no  n'ije  n'uwa  a,  ndi  no  kwa  na-adi  ndu
               your Holy Spirit may lead us in holiness and    n'okwukwe  nime  idi-nso,  na  ezi  omume
               righteousness, all the days of our life.        ubochi nile nke ndu ayi.
               People:   Amen.                                 Madu Nile:  Amen.





                                                            8
   4   5   6   7   8   9   10   11   12   13   14